On the surface, “Dior Dior” speaks the language of luxury, but underneath, it’s really about transformation. The designer references aren’t about showing off; they are markers of distance traveled, from scarcity to comfort, from survival to choice. Aguero Banks treats luxury as symbolism: proof that effort can change circumstance, and discipline can rewrite a life.
[Intro]
Hey, it's Blaq Boi Banks
[PreChorus]
Men esego white rizz, even before the raw
Men akụgo your scores, even before the war
My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dị above the law
Maka na m gozii motor, ị sị na ị ma m before before

My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dịcha above the law
'Cause men akụgo Vintage, even before e yie Dior
[Chorus]
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior
[Verse 1]
Adị m stingy with my thoughts, as in me I no dey think twice
M chọọ ilesị gị akpọ, m lesị gị ya fully, I no dey check price
Abụ m a king, a prophet, a priest in disguise
F around with me, the next thing ị ga-afụ bụ your demise
Men na-ele akpọ on a daily and ọ dị na duty roster
A ga-elesị gị your share, if you ever try to cluster
Ị na-e-claim na ị bụ beast, ị malọọ na men bụ monster
Act-ịlị obele Ghana film, ị na-e-claim na ị bụ pornstar
Nnwa gị nọ my room, as in bedsheet m e-soak-go
Doings 30BG, as in doings m e-choke-go
I melie m na whot taata, m pụta echi, ma chi, anyị azụọ ludo
And ị gbaghalịa, m bee my men n'igwe, a tọpee ya, ị lalụ n'ilo
Anyị adaa eme ọka, ihe anyị na-asụ bụ English
Target one kpa, adịị m eme practice
Swag m dị esentric, check-ie the statistics
Mụ na gị ịkọcha ọnụ dịka ị-compare Iniesta ya na Grealish
[PreChorus]
Men esego white rizz, even before the raw
Men akụgo your scores, even before the war
My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dị above the law
Maka na m gozii motor, ị sị na ị ma m before before
Men esego white rizz, even before the raw
Men akụgo your scores, even before the war
My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dịcha above the law
'Cause men akụgo Vintage, even before e yie Dior
[Chorus]
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior
[Verse 2]
Adị m asịdị Olisa nyelụ m aka na onye m kalịị
'Cause adịị m asịdị sorry, even to onye mụnwa kpalịị
And anything I said, see, me I'm gon' do it 'cause ị ma na ọkụkọ adịlị ebe akwa n'ime abanị
See, abụlọọ m a Fulani herdsmen, so enwelọọ m time for bullshit
Adị m ka nsị anyụlụ ọfụlụ n'ime ọfịa, jụọ ese, guy, I'm the new shit
Ọ ga-adịcha gị ka film trick ma agbanyelụ gị film ka Netflix
Adị m ka onye adaa a-copy note na class, see, I'm keeping clean sheet
Abụ m old show, old show, old show ka Limca
Abụ m the next to blow, nnwa, check-ie your calendar
You can't cross my part ka ugwu dị na Lumalinda
Ọlụ gị kaa, m kụchie ya, m kụchie ya ka timber
Abụ m old show, old show, old show ka Limca
Abụ m the next to blow, nnwa, check-ie your calendar
You can't cross my part ka ugwu dị na Lumalinda
Ọlụ gị kaa, m kụchie ya, m kụchie ya ka timber
[PreChorus]
Men esego white rizz, even before the raw
Men akụgo your scores, even before the war
My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dị above the law
Maka na m gozii motor, ị sị na ị ma m before before
Men esego white rizz, even before the raw
Men akụgo your scores, even before the war
My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dịcha above the law
'Cause men akụgo Vintage, even before e yie Dior
[Chorus]
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior
[Verse 3]
Adị m stingy with my thoughts, as in me I no dey think twice
M chọọ ilesị gị akpọ, m lesị gị ya fully, I no dey check price
Abụ m a king, a prophet, a priest in disguise
F around with me, the next thing ị ga-afụ bụ your demise
[Chorus]
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior
[PreChorus]
Men esego white rizz, even before the raw
Men akụgo your scores, even before the war
My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dị above the law
Maka na m gozii motor, ị sị na ị ma m before before
Men esego white rizz, even before the raw
Men akụgo your scores, even before the war
My men bụ ndị ọ lewaa, anyị ncha dịcha above the law
'Cause men akụgo Vintage, even before e yie Dior
[Chorus]
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior (Dior Dior)
Dior Dior, Dior Dior
Uploaded by: Nnamdi • Upload date: 12/16/2025
More Songs by Aguero Banks
MORE MONEY
Rexxie, Aguero ...
Alhamdulil...
Aguero Banks, Y...
Emotions
Aguero Banks, K...
Ekwe Ekwe
Aguero Banks, J...
My Brother
Aguero Banks, R...
Joy
Aguero Banks, W...