“Man Not God” by Chike is a powerful and reflective song about humility, judgment, and the limits of human understanding. In the track, Chike relates that no one has the right to play God, everyone makes mistakes, and only God truly knows the heart.
Beyond its spiritual message, “Man Not God” also addresses the pressure and criticism people face in today’s society. He gave his honest opinion that the person who can judge you in a just way is God.
See lyrics
[Chorus]
Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu
Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu
Onye si na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Onye si na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Maka na ife enu uwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Mm, mm
[Post-Chorus]
Kenebe Chi, kenebe Chi
Kenebe Chi, na mmadụ abụụ Chi
Kenebe Chi, na mmadụ aburọ Chukwu
[Verse]
I know a man wey think say he be God
And when he talk, he want make we pausе
Na him be court, na him sef be judgе
Kenebe Chi, na mmadu aburọ Chukwu
If you know a man wey think say he be God
Make the call, invite them all
Ọ bụlụ ọgwụ, nya gwọlu bịaba
Ọ bụlu ọnụ, nya kwulu kwute
O bụlụ ike, nya kelų keta
Uwa ga-amalalili ike bu ike Chi
[Chorus]
Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu
Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu
Onye si na nya bụ Chi
Nya mekele ife oji bulu Chukwu
Onye si na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Maka na ife enu uwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
[Outro]
Eziokwu o
Onye si na nya bụ Chi
Nya mekele ife oji bụlụ Chukwu
Onye si na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Uploaded by: Nnamdi • Upload date: 10/29/2025