Aguero Banks approaches “Still Sober” with hunger and caution at the same time. He speaks about growth, pressure, and the discipline it takes not to lose yourself while chasing more. Phyno comes in with seasoned perspective, sounding like someone who has lived through the highs and still understands the importance of staying centered. His verse feels like a reminder that real power isn’t loud, it’s control.
(Jesụ, biko, bịa zanụ nwa gị)
(Ịnụgo, zanụ m oo)
(Zanụ m oo)
(Na ị bụ Chineke m oo)
Woah
Its a Blaq boy, banks
Onye anwụlụụụ
[Verse 1]
Bia
Kọlụ ife a na-agbada agbada
Eyili m gị ọlụ a na-asaba asaba
Onye oge ya lu ya-anaba anaba
Ọ dị gị ka ụka a maa-agbasa agbasa
I dey your back bụ nkwụnye nkwụnye
M looseoo guard, fa ebulu egwu lee
Abịa m ebe a ka m gwunye egwunye
Ị baa n'ogbe, m na-atunye atunye
Mmaa alụchanụ ọrụ wee gbalụ aka naa
Kwechee ndi mgbu a, ma ha bulu agha bịa
Enwerọkwa m time for too much talk
Na, ọgụ egbe ndị a ji atụlụ agha bịa
Aka na-enwerọ chaa na-elizi achịcha
M chọlụkwa gị bịa, ọọkwa nticha nticha
Nfịcha nfịcha, abụba abụba
Ma dị ọcha, ọ dị gị ka m e si n'enu bịa
Ahh
On my light na-ọmee
Now, they can't believe na-ọmee
Na the boy dị good na-ọlee
Many things they cook na-oyee
Men ji ịfe n'ukwu ma ọ nweee
Biko, je jide ugwunwa m nyee
Days be long n'Ọba
Ife na-awa m isi na-obee
Ma na, rest in peace, Cheche (Rest in peace)
Nwa Ogbe a ma ama
My men etinyebe arụ bụ na-ekwubedi ebe a na-aga
Nye m my cut, ị kọba akụkọ
Bịa way, ọkwa anyị kpaa ya akpa?
Anyị akpachabe, ị na-type zi code
Ịdịkwa nụ sure na ị ga-ana
[PreChorus]
I'm on my lane
Nothing can come between me and my money
Maka ụmụ asa na-abịa now, ha ncha chọọ money
And ego gị gwụ, ha ncha ga-act funny, ha ga-act funny (Ha actia funny)
[Chorus]
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m popụọ Molly
Ọọ mụ ka ị na-kpọ freeshow?
Ị dịkwa funny, Ị dịkwa funny
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m popụọ Molly
Ọọ mụ ka ị na-kpọ freeshow?
Ị dịkwa funny, ezigbo funny
[Verse 2]
This people dị against us
Two of my men dị locked up
But, I'm never giving up
That’s the way I was brought up
Go tell them, "I can't stop"
'Cause, the bills surplus
But, God is never late
Bụ the reason why I don't rush
I told my dawg, "my time will come"
Very soon, anyị egolụ Patek
Ayọọ m Olisa
Biko, send down the rain ka Majek Fashek
Echetee m mgbe anyị na-magbabu bus (Gba-gba)
Na ilu WAEC
Chukwu edegolụ m my cheque
My scores bụ ten over ten
Rest in peace Cheche (Rest in peace)
Nwa ogbe a ma ama
My men etinyebe alụ bụ na-ekwubedi ebe a ga-aga
Nye m my share, ịkọwa akụkọ
Bịa way, ọkwa anyị kpaa ya akpa
Anyị akpachabee, ị na-ebook zị bolt
Ịdịkwa nụ sure na ị ga-ana
[Refrain]
I'm on my lane (I'm on my lane)
Nothing can come between me and my money
All these **** come around, 'cause I'm popping
And ị ma na okwu dagharịa, ha actia funny (Ha actia funny)
[Chorus]
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m popụọ Molly
Ọọ mụ ka ị na-akpọ freeshow?
Ị dịkwa funny, Ị dịkwa funny
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m popụọ Molly
Ọọ mụ ka ị na-akpọ freeshow?
Ị dịkwa funny, ezigbo funny
[Outro]
I'm on my lane
Adịghị m afụdị nke mmadu
Ihe a anyị nọ bụ personal race
As I dey work, I dey pray
My own no go pass me by
Onye anwụlụụụ
Uploaded by: Nnamdi • Upload date: 12/15/2025
More Songs by Aguero Banks
MORE MONEY
Rexxie, Aguero ...
Alhamdulil...
Aguero Banks, Y...
Emotions
Aguero Banks, K...
Ekwe Ekwe
Aguero Banks, J...
My Brother
Aguero Banks, R...
Joy
Aguero Banks, W...
