Raw energy, hard flows, punchlines and bold. These are the perfect attributes to describe “Fuwa Sewa (Refix)” by phyno, Nuno and Rhatti. You would agree with me that this is phyno’s most lyrical confident track ever, obviously he was not just rapping but sending a strong message that he is still the king when it comes to street rap.
Accompanied by two other artists Nuno and Rhatti who were at the top of their game with high energy and sleek rap flows. what is expected when they rap alongside the king of the rap genre.
See lyrics
[PreChorus]
Iberibe na-enye onye ara morale (Morale)
Ọnụma mele obi guys lewaa (Lewaa)
Ọ chọta onye iro, nwa Amagụ bọchaa (Bọchaa)
Mee ka etuto e too gị n'abụ fụwaa (Fụwaa)
[Chorus]
Nwanne fụwaa (Fụwaa)
Anything can happen, nnwa sewaa (Sewaa)
Nnwa sewaa (Sewaa)
Maka anything can happen, nnwa sewaa (Sewaa)
Nwanne sewaa (Sewaa)
Gbuo dike, gbuo dike, sewaa (Sewaa)
Nwanne sewaa (Sewaa)
Anything can happen, nwanne sewaa (Sewaa)
[Verse 1]
Worst come to worst, men ebulu ọnụ
Kama ọlụ anyị ga-akụ, a lụghalịa legit n'ilu ọlụ
Kwụọ akwụna ụgwọ ya, ị ka pasa ka gị na ya kọba ọnụ
Eze apiliko, were ego akawo anyị golụ ọhụ
Bass m na-eme ha ekponye ọnụ
Hits nwoke kalịị, the number agafegokwa ọnụọgụ
Ama m pastor resign n'ụka, sị mụ na ọọ chọwoo ọlụ
Emechaa m nwee hụ ya n'abalị, ebe ọ na-achọ ikochalụ ọnụ ụgụ
M sị ya, "Oloye, tear rubber"
The nnwa abụrọọkwa brand new, but nwanne, tear rubber
See, m dropụkwanaa egwu a, it's gon' be a hot summer
M ga-ebi my team in full ka anyị a na-eri last supper
Onye akọlụ kọwaa, jide agbada gị dọwaa
Nowadays onye fụ obele change, nwanne, ọ fụwaa (Fụwaa)
Ọ nwelọọ, isi gbawaa
Mana ndị isi ha gbaliigoro already ka na-esewa (Sewaa)
Amagụ, everything dịzi funny
Said I'm a monster, now I'm getting monster money
Fee ka helicopter, turn Gucci pant to carry
Na Ezege onye abalị, kpọnyelụ gị paa in the morning (Early mor mor)
[PreChorus]
Iberibe na-enye onye ara morale (Morale)
Ọnụma mele obi guys lewaa (Lewaa)
Ọ chọta onye iro, nwa Amagụ bọchaa (Bọchaa)
Mee ka etuto e too gị n'abụ fụwaa (Fụwaa)
[Chorus]
Nwanne fụwaa (Fụwaa)
Anything can happen, nnwa sewaa (Sewaa)
Nnwa sewaa (Sewaa)
Maka anything can happen, nnwa sewaa (Sewaa)
Nwanne sewaa (Sewaa)
Gbuo dike, gbuo dike, sewaa (Sewaa)
Nwanne sewaa (Sewaa)
Anything can happen, nwanne sewaa (Sewaa)
[Verse 2]
Back on my bullshit ka m ahapụlụ nsị efi
They'll never see me coming, ka m akpọnyere na ndeeri
Sọ ife m na-akọ bụ akụkọ ego, ka m etoo na Nnewi
And men na-elikwa ego n'ụkọ ego with swag ime ezi
Nyaa maka na nnwa na-akụzi, ha na-esu imi, ndị cowbell
Sọọsọ mgbe m ji ofu ọkpa kwụlụ, bụ sọ mgbe m na-atụ swell
Anya fụlụ ụzọ, sụlụ ụzọ, ka men fụ ụzọ
And ụjọ adaa atụ afọ o bulu ụzọ, jee mepee ụzọ
Ebi m ka landlord, nọdụ n'isi ka dandruff
And sị ndị mgbu a akpọzina m, na mụ abụrọọ keyboard
Adịị m azụ afịa groundnut, ekwezina mụ peanut
Maka emechigo m shed, mana ị chọọ afịa, m wete key shop
Onye ọ baalụ ṅụlịa, and onye a chụlụ bọchaa
Kịlịkịlị stars ka ị ga-afụ ma ndị nnwa kpuwaa (Kpuwaa)
Ọ nwelọọ, nnwa hapụchaa
My men bala ime maka anya, nọ n'ime na-esewa (Sewaa)
Amagụ, eji m gị akọnalụ mmadụ?
Mana nke m sị gị akọnalụ mmadụ ka i jee kọọlụ mmadụ
Adịị m achọ mmadu, mana m nọchalụ, m corner-lụ mmadụ
Mmadụ tichalụ mmadụ, mmadụ enwelọọ obi mmadụ
[PreChorus]
Iberibe na-enye onye ara morale (Morale)
Ọnụma mele obi guys lewaa (Lewaa)
Ọ chọta onye iro, nwa Amagụ bọchaa (Bọchaa)
Mee ka etuto e too gị n'abụ fụwaa (Fụwaa)
[Chorus]
Nwanne fụwaa (Fụwaa)
Anything can happen, nnwa sewaa (Sewaa)
Nnwa sewaa (Sewaa)
Maka anything can happen, nnwa sewaa (Sewaa)
Nwanne sewaa (Sewaa)
Gbuo dike, gbuo dike, sewaa (Sewaa)
Nwanne sewaa (Sewaa)
Anything can happen, nwanne sewaa (Sewaa)
[Outro]
My men nọ ofesi, biko fụwaa (Fụwaa)
And ị malụ the kosi, biko fụwaa (Fụwaa)
Isi onye ọcha adago, nwanne fụwaa (Fụwaa)
Sewaa Secret Service, nnwa sewaa (Sewaa)
SSS, nwanne sewaa (Sewaa)
Double XL, nwanne sewaa (Sewaa)
Gbalụ ọgwụ gị ṅụọ, nwanne sewaa (Sewaa)
And anything can happen, asa sewaa (Sewaa)
Uploaded by: Nnamdi • Upload date: 10/20/2025