“Alright With Mama” is one of those songs where The Cavemen remind us of what truly matters when it comes to love is family, blessing, and home. It’s not just a love song, it’s a cultural truth wrapped in rich highlife rhythm.
The track follows a familiar story in many African homes: Before love becomes marriage, Mama must approve. Not because she controls the relationship, but because mothers see what the heart sometimes ignores.
See lyrics
Ihe a bụ ọdụmọdụ m na-enye Kingsley and Benjamin
Ụjọ atụkwala unu
N'ihi na Chineke nọnyere unu
Ọọ ihe m chọọ ka unu gwa ndị ụwa
And ozi a ka m na-ezi ndị ụwa, ka unu gaa zie ndị ụwa
Na aka Chineke na-edu unu ebe niile nke unu na-aga
Unu ga-aga n'ime ụwa, wee merie
Wee were otito wee bata
Ọọ kwa ihe ozi unu ga-ezi ndị ụwa a
Ana m asị unu gaa ebe ọbụna unu na-aga
Chukwu Nna ga na-edu unu
Ziganụ ndị ụwa ozi a
Benjamin and Kingsley, my word today
You guys should go into the world and conquer
That is my message for you people
Because victory is already there
That is the message, you are taking to the world
Because aka Chukwu nọnyeere unu
(Ọ ga-adị mma, anyị na-aga n'iru) And aka Chukwu na-edu unu (N'iru)
From beginning to the end (Ọ ga-adị mma, anyị ga-aga n'iru, n'iru)
Unu na-aga n'iru, o nweghị onye ga-achụghachi unu azụ
(You'll be alright, you'll be alright)
Unu ga-a-conquer the world
(You'll be alright, you'll be alright) Ọọ ozi a ka m na-ezi unu
Na ihe niile adịgo mma (You'll be alright), and ọ ga-adị mma
Zienụ ndị ụwa, na ụmụ okorobịa niile nke na-eto eto (Ọ ga-adị mma, ọ ga-adị mma)
Na ebe nke ha ga-aga, ihe niile ga-adị mma (Ọ ga-adị mma)
And ọ dịgo mma (Ọ ga-adị mma)
Ọọ oziọma nke m na-ezi, nye unu ka unu zigere ndị ụwa
O nwero ihe ga-akpọghachi unu azụ, n'ihina edego ya ede, wee kaa ya (You'll be alright)
(You'll be alright, you'll be alright) Your journey shall be smooth, no matter what
No matter the gap, no matter the mountain
(Ọ ga-adị mma) Everything will be okay (Ọ ga-adị mma)
Benjamin and Kingsley, you're going to excel (You'll be alright)
And people, and your mates will excel also (You'll be alright, you'll be alright, you'll be alright)
For anyone that believe my word today (You'll be alright), everything will be alright
(You'll be alright) That is my message (You'll be alright)
Uploaded by: Nnamdi • Upload date: 11/18/2025