This song “Azana” by The Cavemen and PC Lapez is like a man speaking with his chest, declaring his love without fear or shame. You can feel the devotion in every line, like he’s saying, “You’re my person, and I want the world to know.”
The Cavemen bring their smooth highlife magic, guitars dancing like sunlit waves, while PC Lapez adds that emotional weight that makes the message undeniable; Love should be bold, Love should be true, Love should be sweet.
See lyrics
Ndị mmadụ ga-ekwu okwu
Ndị mmadụ ga-ekwu okwu
Maka gị ee
Ndị mmadụ ga-agba asịlị
Ha ga-ekwu okwu maka gị
Ndị mmadụ ga-ekwu okwu
Maka gị ee
Mana azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Aza- aza-, aza- aza- aza-
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
(Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam)
Yeyeye njiyeye
(PC Lapez, man dey here)
Ka m gwa gị ife ị ga-eme
Mgbe ndị mmadụ chọbara okwu
Ka m gwa gị ife ị ga-eme o
Mgbe okwu na ụka bịakwutere gị
A chọba gị okwu, azana fa
A rụwa gị ụka, azana fa chaa chaa oo
My brother, azana fa oo
A chọba gị okwu, azana fa
Fa rụwa gị ụka, azana fa oo
My brother, azana fa oo
Okwu na ụka bịa, i rie mbombo
Ha chọrọ gị bịa, ị gbalaganụ oo
A ga-eme ụwa olee?
Kedụ ife e mere, meta ụmụ ụwa mma o?
You dey on your own, dem go find you come oo
Drink panadol for another man headache
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Aza- aza-, aza- aza- aza-
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Aza- aza-, aza- aza- aza-
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Uyulu lelele
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha)
(Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam)
Yeyeye, njiyeye
Yeyeyeye, nyeyeye
Yeyeyeye mmm
Myeyeye, kee
Uploaded by: Nnamdi • Upload date: 11/18/2025