“Imakwa” is a new song by popular Nigerian rappers “Jeriq” & “Dremo.” The word “Imakwa” is an Igbo word that means ‘yes,’ ‘agreed,’ and ‘that’s right.’ It is a simple word that carries a lot of power, as it is a powerful assertion of what has been promised. In the song, the artists affirm the magnitude of who and what they are.
Ọ bụ na I nwee dope, I nwee hope
In my zone, adị m high on a low
For your info, men ebubago
My amara ga-ejunwu akpa Ghana-Must-Go
Okirikiri ka a na-agba ukwu ose
Nnwa bu ife, kpapụta ya ka o sie
O nwelọọ onye dị safe n'obodo
But, asa, ukwu gị bụ asambodo
Mo fo ti, mo foka ti
My wrist is a buss down thing
My money don fat pass me
No raba, no contact me
Enter Cubana by 1:30
We go dey there till 4:30
Your shawty na point and kill
Na me wey dey chop that thing
Anyị ejebego (Ị makwa, ị makwa)
Nleka etidogo (Ị makwa, ị makwa)
Ejilọọ spoon aṅụ ala (Ị makwa, ị makwa)
Ala dala ada, adagokwa (Ị makwa, ị makwa)
Anyị ejebego (Ị makwa, ị makwa)
Nleka etidogo (Ị makwa, ị makwa)
Big bag atụgo down (Ị makwa, ị makwa)
Ụmụ nnwa pasa kwa (Ị makwa, ị makwa)
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
All the girls to the right side
All my boys to the left side
To ba lowo to the right
Ti o ba lowo to the left
Ti o ya people pelu bouncer
Steady grinding at the night time
At the right time, gbogbo wa la ma je breakfast
Okay, alright, ọ dị ya
Mo fo ti, mo foka ti
My wrist is a buss down thing
My money don fat pass me
No raba no contact me
Enter Cubana by 1:30
We go dey there till 4:30
Your shawty na point and kill
Na me wey dey chop that thing
Anyị ejebego (Ị makwa, ị makwa)
Nleka etidogo (Ị makwa, ị makwa)
Ejilọọ spoon aṅụ ala (Ị makwa, ị makwa)
Ala dala ada, adagokwa (Ị makwa, ị makwa)
Anyị ejebego (Ị makwa, ị makwa)
Nleka etidogo (Ị makwa, ị makwa)
Big bag atụgo down (Ị makwa, ị makwa)
Ị ma ụmụ nnwa pasa kwa (Ị makwa, ị makwa)
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
Okay, alright, ọ dị ya, we dey there
Uploaded by: Itoro • Upload date: 12/1/2025
More Songs by Jeriq
Evil Twin
Jeriq, Psycho Y...
Breaking N...
Jeriq, Psycho Y...
First Mill...
Jeriq, Psycho Y...
No Stylist
Jeriq, Psycho Y...
