“Jeriq” exposes the main thoughts that rule his mind in his track, “Mulla On My Medulla.” It is not love, drinks, or any such frivolities. It is money, and even though he might be enjoying some respite in life, he knows to stay focused to solidify his position at the top.
Ogbe
Mulla is on my medulla
Mulla is on my medulla
Mulla is on my medulla
Mulla is on my medulla
Mulla dị na my medula
Mulla dị na my medula
Mulla dị na my medula
Mulla dị na my medula
Na abanị, cartel mụ anya, para para, undertaker
Shawty sị na she falling for me but I am falling the paper
Anya m dị n'ime LV, adịlọ m afụ any hater
Adịlọ m e chase Lisa, achọ m ego Monalisa
Hakuna matata, mood mụ today bụ Dolce and Gabanna
I came with heart of a lion, my chain dịkwa cold savanah
My men are well to do, winners only in my cabana
Loader, tinye ife na aza, ka anyị jee lie ego na Cubana
Focus, focus
Emee m ya hocus pocus
Akwa, akwa mmadụ ka a na-aya
Ọbala adịlọ n'ime robot
Welcome to my party
I'm a play boy like Carti
We show no sympathy
And on my feet is Marni
No sign of weakness
G upgrade your life in silence
Ụfọdụ ndị na-atụ ọlụ, ụfọdụ ndị na-ala ụla
Ụfọdụ ndị na-achọ okwu, ụfọdụ ndị na-ekpe udo
Mana anyị na-acho akpa, anyị adịlọ achọ asa
Mulla is on my medulla
Mulla is on my medulla
Mulla is on my medulla
Mulla is on my medulla
Mulla dị na my medula
Mulla dị na my medula
Mulla dị na my medula
Mulla dị na my medula
Na abanị, cartel mụ anya, para para, undertaker
Shawty sị na she falling for me but I am falling the paper
Anya m dị n'ime LV, adịlọ m afụ any hater
Adịlọ m e chase Lisa, achọ m ego Monalisa
Hakuna matata, mood mụ today bụ Dolce and Gabanna
I came with heart of a lion, my chain dịkwa cold savanah
My men are well to do, winners only in my cabana
Loader, tinye ife na aza, ka anyị jee lie ego na Cubana
Uploaded by: Itoro • Upload date: 11/28/2025
