“Jeriq” releases new song “Oluoma.” “Oluoma” is an Igbo word that means “God’s good work,” “God’s beautiful creation,” or “a good gift from God.” All these are what the talented rapper is convinced his life is: a beautiful work of God. This track is completely elevated by “Flavour’s” distinct and special sound.
Jayswaarg is the new problem
Ogbe
Iyoo
Jayswaarg on the beat
Jeriq the hustler
Flavour nwanne
Egwu anyị apụtago ọgbọ
Fa chụgide m, chụgide m
Ka fa menyụọnụ ọkụ m o
Fa jesịa pụta
Ha fụ na ọkụ m na-enwusi ike
Fa kwagide m, kwagide m
Ka fa kwakpuo m n'ime ọfịa
Fa jesịa pụta
Ha fụ na akwụ m kwụsie ike
Ọlụ ọma Chukwu ee
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Unu afụgo ọlụ ọma Chukwu ee
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
My afụfụ cannot be forgotten
Ebidoo m n'ogbe Onitsha with nothing
Ego adịlọọ, shirt m enwelọọ button
Window dị na be anyị enwelọọ curtain
But, I keep on believing (Ị makwa)
Pure water ka m na-ele, hustling
M na-asa motor, ele afịa for a living
They never saw me coming ka NEPA bill
Mgbe popo ji m, enwelọọ m ego bail
Ikuku ama n'ọnya (Ị dị mma)
Ọbata obie (Ị dị mma)
Ọwala ụzọ n'ịkpa (Ị dị mma)
Chineke anyị (Na Ị dị mma)
Ka ijele, m na akụzi large
Ezege sị m na m na a-top chart
Till I die, I will never lack (Ogbe)
Fa chụgide m, chụgide m
Ka fa menyụọnụ ọkụ m o
Fa jesịa pụta
Ha fụ na ọkụ m na-enwusi ike
Fa kwagide m, kwagide m
Ka fa kwakpuo m n'ime ọfịa
Fa jesịa pụta
Ha fụ na akwụ m kwụsie ike
Ọlụ ọma Chukwu ee
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Unu afụgo ọlụ ọma Chukwu ee
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Adịlọọ m agba ọsọ, mana a na-achụ m
M na-alụba onwe m, fa chọọ ịlụpụ m
Ka afọ ime mkpuke, fa chọọ ikpuchi m
Mana my matter dịkwaalụ mụ na Chi m
You want to stop me, maka why?
A guy cannot guy a fellow guy man
Owu bọchaa, mụ na Olisa pasa
Ị ma na Azaman adịlọọ enye aza Awada
For your information
You cannot stop my money calculation
M na-efe Chukwu ka ndị nọ na Adoration
Ọlụọma, Ifeọma bi na my location
Halleluyah for your information
Asị na m bụ ahịhịa n'enu ụwa nụ o
A ma ndị ilo m awụfuola m
Chai
If to say na man be God o
They for don quench my fire
Kaa Papa bikonụ jigide m
Jigide m, nekwa ndị ilo m
Ha chụba m, chụpagide fa
N'ihi na abụ m nnwa Chukwu
Onye nwere Gị, nwere ihe niile
You're the beginning and the end o, Papa
Yeah, na Chi anyị dị mma
Ọlụ ọma Chukwu ee
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Unu afụgo ọlụ ọma Chukwu ee
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Ọlụ ọma Chukwu na ndụ mụ
Unu afụgo
Iyee, na Chi anyị dị mma
Extra ordinaire
It's beat producer of all nations
Uploaded by: Itoro • Upload date: 11/27/2025
