“Egwu Ndi Oma” is a danceable, high-life song from Flavour’s 2020 album, “Flavour Of Africa” which translates from Igbo to ‘good music’ or ‘music of good people’. Lyrically, the song is a vibrant celebration of music and the joy of dancing and encourages listeners to get on the dance floor and let the music take over.
[Intro]
Selebi
Obodo d′élu
Obodo d'élu jim jim
Obodo d′élu
Obodo d'élu jim jim
Obodo d'élu
Obodo d′élu jim jim
Original Mr. Flavour on the dancefloor
Oyorima
[Verse 1]
Anyanwụ ütütü, biko bịa gbalu egwú
(Ahn ahn ahn egwú m′ eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Opulu ịche nwanyị, egwú à pụta ọgbọ
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Chorus]
Mmiri tọ rado ka aghọwo ji awụ arụ
(Ahn ahn ahn egwú m′ eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Electric nwanyị, biko bịa gbalu egwú
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Bridge]
Iyelele, ànyị e kulie
Iyelele, anyị à bata (ànyị à bata na ọgbọ)
Iyelele, Ọ na à akpọ tu
Chai Iyelele, fa na enenele
[Verse 2]
Áká ná eti ịgbà
Tibe lụ m′ ịgbà mọ
Ọnụ ná egbu ọjà
Bube lụ m' ọjà mọ
Ònye ụba kwara be
Ngwá kpọọ ba ụgbọ, ka anyị jebe nụ
Eme elu mee ala
Ife Chukwu kwụrụ ga ème
(Ahn ahn ahn egwú m′ eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Bridge]
Ugo nwa mọ, asam' gbawa egwú
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Chorus]
Mmiri tọ rado ka aghọwo ji awụ arụ
(Ahn ahn ahn egwú m′ eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Ada dị iche mọ, Ada mụ gbawa egwú
(Ahn ahn ahn egwú m′ eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Hook]
Iyelele
Ọ na mụ ke
Iyelele
Amụma mmiri
Iyelele
Ọ na afio nụ
Iyelele
Fa na ekwú nụ
Iyelele
Ọbụ m' na emee
Iyelele
Ọkwá Chi mụ nyelum
[Verse 3]
Ònye ya ná Chi ya sọ
Na eru ébé ọ ná è jẹ′
Maná e gbụ nụ Chi ya ụzọ
Ị gba narị enwe n'oso
Ugochukwu melu Eze
Ife ọ bụ bụ nkili
Ème enu mee ana
Ife Chukwu kwụrụ ga ème
(Ahn ahn ahn egwú m′ eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Chorus]
Ayeyeye
Akwaugo mọ, bịa gbalu m' egwú
(Ahn ahn ahn egwú m′ eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Udala nwa, nwanyị ị malu mma
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Bridge]
Ugochukwu melu Eze
Egwú anyị à pụta ná ọgbọ
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
[Outro]
Oyorima
Obodo d′élu
Obodo d′élu jim jim
Obodo d'élu (Mix Monster)
Obodo d′élu jim jim
Obodo d'élu (Original Mr. Flavour on the dancefloor)
Obodo d′élu jim jim (They don't know)
Uploaded by: Sifon • Upload date: 11/21/2025
More Songs by Flavour
Bottom Bel...
Omawumi, Flavou...
