“Nwata” is a classic high-life song from Flavour’s 2008 debut album, N’abania. The track, which translates to “Child” or “Girl” in Igbo, is an ode to a beautiful woman who has captivated the artist. Lyrically, Flavour expresses his deep infatuation and his intention to take this woman home as his wife. The song has a smooth, traditional Igbo high-life sound, with a feel-good, romantic vibe that remains a fan favorite.
[Intro]
Eh, naganow
What's up
Oh, naganow
[Chorus]
Unu afula nwata n'amabguola onwe ya
Unu afula nwata n'amabguola onwe ya
Unu afula nwata nu eh, nwata na n'amabguola onwe ya

Ofoduzie n'imalu ko si eme, ofoduzie n'imalu ko si eje
Ofoduzie n'imalu ife ona lu, ofoduzie n'imalu ko si aku
Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o
Agam akporo nwata nu nawa na bem o (bem o)

Agam akporo nwata nu eh, kporo ya nawa na bem o

Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o (Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o)
[Verse 1]
Nwata biko bianeke soromu k'anyi nawazia
Nwata biko biakene soromu k'an kubazia
Ife nsonye, ife nsonyе, ife nsonye
Soriwe sonyе
Ife nwonye, ife nwonye, ife nwonye
Soriwe sonye
(What's up)
Naganow, oh, naganow
[Chorus]
Unu afula nwata n'amabguola onwe ya
Unu afula nwata n'amabguola onwe ya
Unu afula nwata nu eh, nwata na n'amabguola onwe ya
Unu afula nwata nu eh, nwata na n'amabguola onwe ya
Ofoduzie n'imalu ko si eme, ofoduzie n'imalu ko si eje
Ofoduzie n'imalu ife ona lu, ofoduzie n'imalu ko si aku
Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o
Agam akporo nwata nu nawa na bem o (bem o)
Agam akporo nwata nu nawa na bem o (bem o)
Agam akporo nwata nu eh, kporo ya nawa na bem o
Agam akporo nwata nu eh, kporo ya nawa na bem o
Ofoduzie n'imalu ko si eme, ofoduzie n'imalu ko si eje
Ofoduzie n'imalu ife ona lu, ofoduzie n'imalu ko si aku
Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o (Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o)
[Verse 2]
Nwata biko bianeke soromu k'anyi nawazia
Nwata biko biakene soromu k'an kubazia
Ife nsonye, ife nsonye, ife nsonye
Soriwe sonye
Ife nwonye, ife nwonye, ife nwonye
Soriwe sonye
Ife ntiye, ife ntiye, ite ntiye
Nti ntinye
Ife nduri, ife nduri, ife nduri
Ndu nduri
Ife nsonye, ife nsonye, ife nsonye
Soriwe sonye
Ife nwonye, ife nwonye, ife nwonye
Soriwe sonye
Ife ntiye, ife ntiye, ite ntiye
Nti ntinye
Ife nduri, ife nduri, ife nduri
Ndu nduri
Uploaded by: Sifon • Upload date: 11/17/2025
More Songs by Flavour
Bottom Bel...
Omawumi, Flavou...